ALA IGBO
Ebe a ka anyị na-ekwu maka mmepe na ọchịchị ala igbo.
Ilu Igbo is said to be the oil that elders use to eat words. Are they real applicable? If yes, please show me example of where such has been applied in Alaigbo.
Igbo Television
Obodo ọ bụla chọrọ ito nke ukwuu nwere ihe atụ mmepe. A ga-esi na mba ma ọ bụ mpaghara ndị nwere ọnọdụ yiri nke ahụ tụnyere ya, ọ bụghị ihe ọzọ. Ndị ndu Igbo ga-eteta ma lekwasị anya na mpaghara ahụ ọzọ.
Asusu igbo amaka!!
Mmepụta nri dị oke mkpa n'ala igbo,
mana ndị isi na-ehi ụra.
Igbo Television
History is gold..
Ndị isi ala igbo kwesịrị iteta n'ụra ha, ma were njikwa ala kpọrọ ihe.
EuroAirport Basel-Mulhouse-Freiburg
igosi ndị ndu anyị na ala igbo ihe ga-ekwe omume.
odiuko global Igbo Television
Billion dollars infrastructures built in the midst of poor large unemployed population that can't afford them. As a result these they abandoned, which is a clear waste of public scars resources. Here we look at better ways to spend public funds, in a way that it will serve the general public, not a rich few.
odiuko global Igbo Television
Click here to claim your Sponsored Listing.
Location
Category
Website
Address
Abuja
234
