Chi m bu ogwu m

Directions

Chi m bu ogwu m Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from Chi m bu ogwu m, Public Service, Lagos Street, Onitsha.

25/09/2026

May EKE bring open doors, good fortune, peace, and abundant blessings. May every journey be protected, every trade prosper, and every good intention bear fruit.
Chi m, biko dozie uzo m, chekwaa m, mee ka EKE taa buru EKE nke oma. Àsè! 🙏🏾

20/09/2026

Uka Nkwo tataa, may our ancestors guide our steps, open doors of favour, bring prosperity to our homes, and keep us under the protection of Chi m. May every good thing we seek come to us in peace and abundance. Aṣẹ! So it is. Iseeeeeee iseeeeeee

07/09/2026

❤️❤️

06/09/2026

Uka Orie taa, ka chi ọma na amara soro anyi.
Ka ndị nna nna anyi chebe anyi, ka ụzọ ọma meghee.
Ka ihe ọma bata n’ụlọ anyi, ego na ọganihu juo aka.
Ihe ọjọọ niile ka ha laa azụ.
Ndigbo kwenu! Iseee! 🙏🏿🕯️

Address

Lagos Street
Onitsha

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Chi m bu ogwu m posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Shortcuts

Share

Category